Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 15
  • Na-egosi Ndị Ọzọ Ịhụnanya Pụrụ Iche Otú Jehova Na-eme

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-egosi Ndị Ọzọ Ịhụnanya Pụrụ Iche Otú Jehova Na-eme
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Si Abara Anyị Uru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Jehova Bụ Chineke Na-ahụ n’Anya, Olee Maka Gịnwa?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe Banyere Gị Na-emetụ Jehova n’Obi
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Olee Otú Anyị Ga-esi Gosi Jehova na Anyị Hụrụ Ya n’Anya?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 15

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-egosi Ndị Ọzọ Ịhụnanya Pụrụ Iche Otú Jehova Na-eme

Ọ bụ Jehova ka anyị ga-akacha esi n’aka ya mụta igosi ndị ọzọ ịhụnanya pụrụ iche. (Ọma 103:11, na ihe e dere n’ala ala peeji ya.) Ịhụnanya a abụghị nke egbugbere ọnụ ma ọ bụ nke ọbịara taa laa echi. Kama, ọ bụ ịhụnanya si n’ala ala obi, nke na-eme ka otu onye jiri obi ya niile na-akwado onye ọzọ. E nwere ọtụtụ ụzọ Jehova si gosi ndị ya bụ́ ndị Izrel na o nwere ụdị ịhụnanya a n’ebe ha nọ. Ọ napụtara ha n’ohu ha na-agba n’Ijipt ma kpọba ha n’Ala Nkwa. (Ọma 105:42-44) Ọ lụchiteere ha ọgụ, gbagharakwa ha ọtụtụ ugboro ha mehiere ya. (Ọma 107:19, 20) Ọ bụrụ na anyị ‘ana-echebara ịhụnanya Jehova ezigbo echiche,’ ọ ga-eme ka anyị na-eṅomi ya.​—Ọma 107:43.

Foto ndị na-egosi: Ihe osise si na vidio bụ́ “Na-echebara Ịhụnanya Jehova nke Na-adịgide Adịgide Echiche.” 1. Ebe Nwanna Capra na nwanna ọzọ gara ileta otu nwanna nwaanyị n’ụlọ ya. 2. Ebe Nwanna Capra, onye ya na ụmụnna ndị ọzọ nọzi n’ụlọ mkpọrọ, na-enye otu nwanna ahụ́ na-adịghị ihe oriri n’ebe o dina ala.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ECHEBARA ỊHỤNANYA JEHOVA NKE NA-ADỊGIDE ADỊGIDE ECHICHE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ụzọ dị iche iche anyị nwere ike isi gosi ndị ọzọ ịhụnanya pụrụ iche?

  • Gịnị mere o ji adị mkpa ka anyị hapụ ihe ụfọdụ na-amasị anyị iji gosi ndị ọzọ ịhụnanya pụrụ iche?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya