MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Mkparịta Ụka nke Mbụ
Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na ahụhụ anyị na-ata esighị Chineke n’aka?
Amaokwu Baịbụl: Jems 1:13
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?
EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:
Nletaghachi
Ajụjụ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?
Amaokwu Baịbụl: 1 Jọn 5:19
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú obi na-adị Chineke maka ahụhụ anyị na-ata?
EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: