Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Septemba p. 11
  • Jehova Na-azọpụta Ndị Ike Ụwa Gwụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-azọpụta Ndị Ike Ụwa Gwụrụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị ka m ga-eme ka obi kwụsị ịna-ajọkarị m njọ?
    Teta!—2010
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Jehova “Na-akasi Ndị Obi Gbawara Obi”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Gịnị Ka M Ga-eme Ka Obi Kwụsị Ịna-ajọkarị M Njọ?
    Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Septemba p. 11

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Na-azọpụta Ndị Ike Ụwa Gwụrụ

E nweghị onye obi na-anaghị ajọ njọ mgbe ụfọdụ. Ọ bụrụ na obi jọrọ anyị njọ, ọ pụtaghị na anyị enweghị okwukwe na Jehova. A sị ka e kwuwe, Jehova kwudịrị na e nwere mgbe ụfọdụ obi na-ajọ ya njọ. (Jen. 6:5, 6) Ma, gịnị ka anyị ga-eme ma ọ bụrụ na obi na-ajọ anyị njọ ọtụtụ mgbe ma ọ bụdị mgbe niile?

Rịọ Jehova ka o nyere gị aka. Ọ na-amasị Jehova ịmara otú obi dị anyị na otú anyị si eche echiche. Ọ ma mgbe obi dị anyị ụtọ na mgbe obi jọrọ anyị njọ. Ọ ghọtara ihe mere anyị ji eche echiche otú anyị si eche nakwa ihe mere obi ji adị anyị otú ọ na-adị anyị. (Ọma 7:9b) Nke ka nke bụ na ihe banyere anyị na-emetụ Jehova n’obi, o nwekwara ike inyere anyị aka mgbe obi na-ajọ anyị njọ ma ọ bụdị mgbe obi dara anyị mbà.—Ọma 34:18.

Chebe uche gị. Ọ bụrụ na anyị adaa mbà n’obi, obi nwere ike ịna-ajọ anyị njọ, o nwekwara ike ịkpa ofufe anyị na-efe Jehova aka ọjọọ. N’ihi ya, anyị kwesịrị ichebe obi anyị, ya bụ, ụdị ndị anyị bụ.—Ilu 4:23.

LEENỤ VIDIO BỤ́ OTÚ ỤMỤNNA ANYỊ SI NA-ENWE UDO N’AGBANYEGHỊ OBI ỊDA MBÀ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị na gịnị ka Nikki mere iji die ịda mbà n’obi?

  • Gịnị mere Nikki ji chee na o kwesịrị ịga ụlọ ọgwụ?—Mat. 9:12

  • Olee ụzọ dị iche iche Nikki si gosi na ọ tụkwasịrị Jehova obi ka o nyere ya aka?

“Ụlọ Nche” Nke 1 2023, nke isiokwu ya bụ “Ndị Isi Na-akpakọchaghị Ọnụ, Olee Otú Baịbụl Ga-esi Nyere Ha Aka?”

È nwere onye ị ma inweta Ụlọ Nche ọhaneze Nke 1 2023 ga-abara uru?

Olee ihe ụfọdụ anyị nwere ike ịna-eme ka uche na-akpakọ anyị ọnụ?

(Kanye ihe n’akụkụ ihe ị ga-achọ imekwu nke ọma na ya.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya