Septemba Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Septemba-Ọktoba 2023 Septemba 4-10 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Gbalịa Dịrị Umeala n’Obi Ka Esta Septemba 11-17 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịna-eme Ihe Niile Ha Nwere Ike Ime Septemba 18-24 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ihe Anyị Mụtara Gbasara Otú Anyị Ga-esi Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Tụkwasị Jehova Obi Mgbe A Na-achọ Gị Okwu Septemba 25–Ọktoba 1 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE O Ji Ikike O Nwere Nyere Ndị Ọzọ Aka OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ndị Ọzụzụ Atụrụ Ndị Na-arụ Ọrụ Na-abara Ndị Jehova Uru Ọktoba 2-8 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Nọgide Na-egosi Otú Ị Hụruru Jehova n’Anya OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jiri Ihe Ndị Na-agba n’Isimbido JW.ORG Na-ekwusa Ozi Ọma Ọktoba 9-15 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Zere Akụkọ Ndị Na-abụghị Eziokwu Ọktoba 16-22 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Mgbe I Chere na Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Ndị Na-abịara Gị OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jehova Na-azọpụta Ndị Ike Ụwa Gwụrụ Ọktoba 23-29 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Na-echebe Anyị Ka Ụgha Setan Ghara Imegharị Anyị Anya OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Nyere Ndị Na-enweghị Mmasị n’Okpukpe Aka Ka Ha Mata Onye Kere Ha Ọktoba 30–Nọvemba 5 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ụzọ Atọ Anyị Ga-esi Enweta Amamihe ma Rite Uru na Ya OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Nweta Amamihe Chineke MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta