Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Septemba p. 15
  • Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Nweta Amamihe Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Nweta Amamihe Chineke
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jiri Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl Nyere Ụmụ Gị Aka Ịna-eme Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Nyere Ndị Nwere Mmasị n’Ozi Ọma Aka Ozugbo
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
    2025-2026 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Onye Nlekọta Sekit
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Septemba p. 15
Ebe otu nwanna nwaanyị na-enyere ụmụ ya aka ka ha zaa ajụjụ ma na-ege ntị n’ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Nweta Amamihe Chineke

Otu n’ime ụzọ kacha mma ndị nne na nna ga-esi nyere ụmụ ha aka ka ha nweta amamihe Chineke bụ inyere ha aka ịna-erite uru n’ọmụmụ ihe. Ihe ndị na-eto eto na-ahụ ma na-anụ n’ọmụmụ ihe nakwa ihe ndị ha na-aza n’ajụjụ nwere ike inyere ha aka ịmatakwu Jehova na ịbụ ezigbo ndị enyi ya. (Diut. 31:12, 13) Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, olee otú ị ga-esi nyere nwa gị aka ka ọ na-erite ezigbo uru n’ọmụmụ ihe?

  • Gbalịsie ike na-aga ọmụmụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze ebe ị ga-ahụ ụmụnna gị ihu na ihu.—Ọma 22:22

  • Wepụta oge ka gị na ụmụnna na-ekwurịta okwu n’Ụlọ Nzukọ Alaeze tupu ọmụmụ ihe amalite ma ọ bụ mgbe a gbasara.—Hib. 10:25

  • Gbalịsie ike hụ na onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ unu nwetara akwụkwọ ndị a na-amụ n’ọmụmụ ihe, ma ọ̀ bụ nke e biri ebi ma ọ̀ bụ nke e si n’Ịntanet nweta

  • Na-enyere nwa gị aka ka ọ na-akwadebe azịza ọ ga-esi n’obi ya aza.—Mat. 21:15, 16

  • Na-ekwu ihe dị mma gbasara ọmụmụ ihe nakwa ihe a na-akụziri anyị na ya

  • Na-enyere ụmụ gị aka ka ha soro na-eme ihe ndị a na-eme ma anyị gaa ọmụmụ ihe, dị ka ịza Ụlọ Nzukọ Alaeze na iso ndị agadi nọ n’ọgbakọ na-ekwurịta okwu

Ị ga-arụ ọtụtụ ọrụ ka i nwee ike inyere ụmụ gị aka ka ha bịaruo Jehova nso. Ọrụ ndị ahụ nwekwara ike ibu gị aka mgbe ụfọdụ. Ma, ka obi sie gị ike na Jehova ga-enyere gị aka.—Aịza. 40:29.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NDỊ NNE NA NNA, TỤKWASỊNỤ JEHOVA NA IKE Ọ NA-ENYE UNU OBI, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú ike ọgwụgwụ si na-akpa Zack na Leah aka ọjọọ?

  • Gịnị mere ndị nne na nna ji kwesị ịgbakwuru Jehova ka o nye ha ume?

  • Olee ụzọ dị iche iche Zack na Leah si gosi na ha tụkwasịrị Jehova obi ka o nyere ha aka?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya