Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Septemba p. 13
  • Nyere Ndị Na-enweghị Mmasị n’Okpukpe Aka Ka Ha Mata Onye Kere Ha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nyere Ndị Na-enweghị Mmasị n’Okpukpe Aka Ka Ha Mata Onye Kere Ha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Anyị Ga-esi Mee Ka Ozi Ọma Anyị Ruo n’Obi Ndị Na-enweghị Mmasị n’Okpukpe na Ndị Na-ekweghị na Chineke
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Jiri Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe Na-akụzi Ihe Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Na-akụzi Eziokwu
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Lee Ihe Ndị A Chọpụtara
    Teta!—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Septemba p. 13
Ebe nwanna nwaanyị na-ezi otu nwaanyị Eshia ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Nyere Ndị Na-enweghị Mmasị n’Okpukpe Aka Ka Ha Mata Onye Kere Ha

È nwere mgbe ị na-ahapụ izi ndị na-enweghị mmasị n’okpukpe ozi ọma, na-eche na o nwere ike ha agaghị ege ntị? Ọ bụrụ otú ahụ, cheta na e nwere ọtụtụ ndị na-enweghị mmasị n’okpukpe nakwa ndị na-ekweghị na Chineke dị bụ́ Ndịàmà Jehova ugbu a. Ọtụtụ mgbe, naanị ihe dị mkpa bụ inyere ha aka ka ha leba anya n’ihe ndị gosiri na Chineke dị adị.—Rom 1:20; 10:14.

LEENỤ VIDIO BỤ́ CHETA NA NDỊ NA-ENWEGHỊ OKWUKWE NWERE IKE IMECHA NWEE OKWUKWE—NDỊ NA-ENWEGHỊ OKPUKPE HA NỌ NA YA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ A:

Olee otú akụkọ Tommaso si nyere gị aka ịghọta na i kwesịrị ịna-ezi ndị na-enweghị mmasị n’okpukpe ozi ọma?

Otú ị ga-esi eme ya

Ọ bụrụ na mmadụ asị na ya ekweghị na Chineke, jiri obiọma na akọ gosi ya na i nwere mmasị n’ebe ọ nọ n’agbanyeghị ihe o chere n’okwu ahụ. (2 Tim. 2:24) Jiri isiokwu ga-amasị ya zie ya ozi ọma. Ọ̀ ga-achọ ka gị na ya kwuo gbasara ihe ndị merela ka ọtụtụ ndị kweta na e nwere Onye kere ihe niile? Ọ bụrụ na ọ ga-achọ, jiri akwụkwọ na vidio ndị e wepụtara maka ụdị ndị a zie ya ozi ọma. E tinyere broshọ abụọ bụ́ Was Life Created? na The Origin of Life​—Five Questions Worth Asking n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe nke Bekee ka ọ dịrị anyị mfe isi ebe ahụ mepee ha.

Ná mmalite, ụjọ nwere ike ịtụ gị izi onye na-ekweghị na Chineke ozi ọma. Ọ ga-adị mma ma ị gwa onye nkwusa bụ́ aka ochie ka o nyere gị aka. Chetakwa na Jehova ga-enyeliri anyị aka ikwu ihe ga-eru n’obi ndị obi ha dị ọcha, ọ bụrụgodị na ha ekweghị ná mmalite na Chineke dị.—Ọrụ 13:48.

Broshọ Bekee bụ́ “Was Life Created?”
Broshọ Bekee bụ́ “The Origin of Life—Five Questions Worth Asking.”
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya