Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Nọvemba p. 3
  • ‘Wepụta Ihe Ị Ga-enye’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • ‘Wepụta Ihe Ị Ga-enye’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Na-enyenụ Ihe”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Anyị Na-ekele Jehova Maka Ịhụnanya Unu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • “Onyinye A Na-ewetara Jehova”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Nọvemba p. 3
Ebe nwanna nwaanyị katarala ahụ́ na-etinye ego n’igbe onyinye dị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze. Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ụmụnna nwoke na ụmụnna nwaanyị na-arụrụ nzukọ Jehova ụlọ. 2. Ebe a na-egosi Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova. 3. Ebe ụmụnna nwoke na ụmụnna nwaanyị si ná nnukwu ụgbọala na-ebutu ihe ndị e ji gbatara ụmụnna ọsọ enyemaka.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

‘Wepụta Ihe Ị Ga-enye’

Anyị ekwesịghị ịna-enye onyinye si anyị n’obi naanị mgbe ọ dapụtara. Kama, anyị kwesịrị ‘ịna-ewepụta ihe anyị ga-enye ewepụta,’ otú Pọl onyeozi kwuru ka anyị na-eme. (1 Kọr. 16:2) Anyị soro ndụmọdụ a si n’ike mmụọ nsọ, anyị ga na-akwado ezigbo ofufe, na-enwekwa ọṅụ. Ọ bụrụgodị na anyị echee na onyinye anyị na-enye enweghị otú ọ hà, obi na-atọ Jehova ụtọ maka na anyị chọrọ ịna-enye ya ihe ndị kacha mma anyị nwere.​—Ilu 3:9.

LEENỤ VIDIO BỤ́ I MEELA MAKA IWEPỤTA IHE Ị GA-ENYE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee uru ndị anyị na-erite ma anyị hazie otú anyị ga na-esi enye onyinye ahazi?

  • Olee otú ụfọdụ ndị si họrọ ‘ịna-ewepụta ihe ha ga-enye’?

MỤTAKWUO OTÚ Ị GA NA-ESI ENYE ONYINYE N’ỊNTANET

Ebe e sere aka mmadụ ji mkpụrụ ego na-enye onyinye.

Olee otú ị ga na-esi enye onyinye iji kwadoo ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ? Pịa ebe e dere “Donations” n’ala ala isimbido JW Library®. N’ọtụtụ mba, ị ga-ahụ ebe e dere FAQ. Ị pịa ya, ọ ga-egosi gị isiokwu bụ́ Donations to Jehovah’s Witnesses​—Frequently Asked Questions.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya