Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Nọvemba p. 13
  • Ihe Ndị M Ga Na-eme Ka Ndị Jehova Nọgide Na-enwe Aha Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị M Ga Na-eme Ka Ndị Jehova Nọgide Na-enwe Aha Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Otú I Si Na-eme
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Dịrị Umeala n’Obi ma E Nwee Ihe Ị Na-amaghị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Nọvemba p. 13

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Ndị M Ga Na-eme Ka Ndị Jehova Nọgide Na-enwe Aha Ọma

Ndị mmadụ na-ahụ àgwà Ndịàmà Jehova na-akpa. (1 Kọr. 4:9) Anyị nwere ike ịjụ onwe anyị, sị, ‘Okwu ọnụ m na omume m hà na-eme ka e too Jehova?’ (1 Pita 2:12) N’eziokwu, anyị ekwesịghị ime ihe ọ bụla ga-emebi aha ọma Ndịàmà Jehova meere onwe ha kemgbe ọtụtụ afọ.​—Ekli. 10:1.

Ọ bụrụ na ihe ndị a e dere n’okpuru ebe a emee, dee ihe Onye Kraịst kwesịrị ime na ihe e kwuru na Baịbụl ga-enyere ya aka:

  •  Onye na-abụghị Onyeàmà Jehova ji iwe kparịa gị

  •  Uwe gị, ụgbọala gị, ma ọ bụ ụlọ gị adịghị ọcha

  •  O yiri ka iwu e tiri n’obodo unu bụ iji megbute ụfọdụ ndị ma ọ bụkwanụ na idebe ya siri ike

Foto ndị na-egosi: Foto ndị si na vidio bụ́ “Ime Ka A Hụ Eziokwu n’Anya ma Jiri Ya Kpọrọ Ihe.” 1. Ebe nwanna nwoke na-eleba anya n’otu akwụkwọ e ji eme nchọnchọ. 2. Ebe nwanna nwoke na nwanna nwaanyị na-eleba anya n’otu n’ime akwụkwọ ndị a ga-eji eme nchọnchọ. 3. Ikpo akwụkwọ ndị e ji mee nchọnchọ mgbe a na-ede broshọ Bekee bụ́ “The Origin of Life​—Five Questions Worth Asking.” 4. Ebe otu nwaanyị ji ekwentị ya na-ele ihe n’adres Ịntanet anyị bụ́ jw.org.

Olee otú ndị na-eme nchọnchọ ná Ngalaba Ide Ihe si eme ka Ndị Jehova nọgide na-enwe aha ọma?

LEENỤ VIDIO BỤ́ IME KA A HỤ EZIOKWU N’ANYA MA JIRI YA KPỌRỌ IHE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ A:

Gịnị masịrị gị ná mbọ nzukọ Jehova na-agba iji dee ihe bụ́ eziokwu?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya