Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2013
Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 91
Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 239 239
Ọgbakọ Niile: 113,823
Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 19,241,252
Ndị Tara Achịcha: 13,204
Ọnụ ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa: 7,965,954
Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 7,698,377
Pasenti O Ji Karịa nke Afọ 2012: 2.1
Ndị E Mere Baptizim: 277,344
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 496,089
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Kwa Ọnwa: 1,025,677
Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,841,180,235
Nkezi Ọmụmụ Baịbụl Kwa Ọnwa: 9,254,963
N’afọ ije ozi 2013, Ndịàmà Jehova ji ihe fọrọ obere ka o ruo ijeri naịra iri atọ na otu lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta na-ejegharị ejegharị n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi.
Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị iri puku abụọ na abụọ na narị asaa na iri na itoolu. Ndị a niile na-eje ozi pụrụ iche.