Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb15 p. 176-192
  • Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere na 2014

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere na 2014
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2015
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2013
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2014
  • Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2016
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
  • Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere na 2012
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2013
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
yb15 p. 176-192

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere na 2014

  • Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 90

  • Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 239

  • Ọgbakọ Niile: 115,416

  • Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 19,950,019

  • Ndị Tara Achịcha: 14,121

  • Ọnụ Ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa: 8,201,545

  • Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 7,867,958

  • Pasenti O Ji Karịa nke 2013: 2.2

  • Ndị E Mere Baptizim: 275,581

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 635,298

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Kwa Ọnwa: 1,089,446

  • Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,945,487,604

  • Nkezi Ọmụmụ Baịbụl Kwa Ọnwa: 9,499,933

N’afọ ije ozi 2014, Ndịàmà Jehova ji ihe karịrị ijeri naịra iri atọ na asaa lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta na-ejegharị ejegharị n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi. Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị puku iri abụọ na anọ na narị asaa na iri na otu. Ndị a niile na-eje ozi oge niile pụrụ iche.

NAANỊ N’AFỌ ABỤỌ Ọ MALITERE

Ọgọst 27, 2012, ruo Ọgọst 31, 2014

  • Foto dị na peeji nke 177

    E nwere jw.org n’ihe karịrị narị asụsụ ise na iri anọ

  • E nwekwara akwụkwọ ndị i nwere ike ịdanlodu n’ihe karịrị narị asụsụ asaa

  • Foto dị na peeji nke 177

    Ihe karịrị 850,000,000 gara na jw.org

  • Ha gụrụ ihe karịrị ijeri peeji akwụkwọ anọ

  • Ihe ha danloduru n’akwụkwọ anyị karịrị otu ijeri

  • Vidio anyị ha lere ma ọ bụ danloduo karịrị otu narị nde, nde iri ise na nde itoolu

  • Ihe karịrị 100,000 sị ka a mụwara ha Baịbụl

    Foto dị na peeji nke 177

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya