-
Jenesis 40:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Onye na-ebunye eze Ijipt mmanya na onye na-emere ya achịcha, bụ́ ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ, rọrọ nrọ n’otu abalị. Nrọ onye nke ọ bụla n’ime ha nwere ihe ọ pụtara.
-