Jenesis 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha abụọ wee rọọ nrọ,+ onye nke ọ bụla rọrọ nrọ nke ya n’otu abalị ahụ,+ nrọ onye nke ọ bụla nwere nkọwa nke ya,+ obu ihe ọṅụṅụ eze Ijipt na onye na-emere ya achịcha, bụ́ ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ.+
5 Ha abụọ wee rọọ nrọ,+ onye nke ọ bụla rọrọ nrọ nke ya n’otu abalị ahụ,+ nrọ onye nke ọ bụla nwere nkọwa nke ya,+ obu ihe ọṅụṅụ eze Ijipt na onye na-emere ya achịcha, bụ́ ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ.+