Jenesis 41:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwekwara otu nwa okorobịa onye Hibru+ anyị na ya nọ n’ebe ahụ bụ́ onye na-ejere onyeisi ndị nche ozi.+ Mgbe anyị kọọrọ ya nrọ anyị,+ ọ kọwaara anyị ya. Ọ kọwaara onye nke ọ bụla nrọ ya.
12 E nwekwara otu nwa okorobịa onye Hibru+ anyị na ya nọ n’ebe ahụ bụ́ onye na-ejere onyeisi ndị nche ozi.+ Mgbe anyị kọọrọ ya nrọ anyị,+ ọ kọwaara anyị ya. Ọ kọwaara onye nke ọ bụla nrọ ya.