Jenesis 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma a kpọọrọ Josef gbadata n’Ijipt,+ Pọtịfa,+ onye na-eje ozi n’obí Fero, onyeisi ndị nche, bụ́ onye Ijipt, wee zụrụ ya n’aka ndị Ishmel+ bụ́ ndị kpọ ya gbadata n’ebe ahụ.
39 Ma a kpọọrọ Josef gbadata n’Ijipt,+ Pọtịfa,+ onye na-eje ozi n’obí Fero, onyeisi ndị nche, bụ́ onye Ijipt, wee zụrụ ya n’aka ndị Ishmel+ bụ́ ndị kpọ ya gbadata n’ebe ahụ.