Jenesis 39:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 A kpọọrọ Josef gbadata n’Ijipt,+ Pọtịfa+ onye Ijipt wee zụrụ ya. Pọtịfa na-eje ozi n’obí Fero, ọ bụkwa onyeisi ndị nche Fero. Ọ zụrụ Josef n’aka ndị Ishmel+ ahụ kpọ ya gbadata n’Ijipt. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:1 Ụlọ Nche,11/1/2014, p. 12-13
39 A kpọọrọ Josef gbadata n’Ijipt,+ Pọtịfa+ onye Ijipt wee zụrụ ya. Pọtịfa na-eje ozi n’obí Fero, ọ bụkwa onyeisi ndị nche Fero. Ọ zụrụ Josef n’aka ndị Ishmel+ ahụ kpọ ya gbadata n’Ijipt.