20 Ma anụla m ihe i kwuru banyere Ishmel. M ga-agọzi ya, mee ka ọ mụbaa ma mụọ nnọọ ọtụtụ ụmụ. Ọ ga-amụta ndị isi iri na abụọ, m ga-emekwa ka ọ bụrụ nnukwu mba.+
25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie nri. Mgbe ha lepụrụ anya, ha hụrụ ìgwè ndị Ishmel+ ka ha si Gilied na-abịa. Kamel ha bu mmanụ labdanọm, mmanụ balsam, na azụ osisi.*+ Ha na-aga Ijipt.