Jenesis 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma anụwo m ihe i kwuru banyere Ishmel. Lee! M ga-agọzi ya, m ga-emekwa ka ọ mụọ ọmụmụ, meekwa ka ọ mụbaa nnọọ nke ukwuu.+ Ọ ga-amụta ndị isi iri na abụọ, m ga-emekwa ka ọ ghọọ mba dị ukwuu.+
20 Ma anụwo m ihe i kwuru banyere Ishmel. Lee! M ga-agọzi ya, m ga-emekwa ka ọ mụọ ọmụmụ, meekwa ka ọ mụbaa nnọọ nke ukwuu.+ Ọ ga-amụta ndị isi iri na abụọ, m ga-emekwa ka ọ ghọọ mba dị ukwuu.+