Jenesis 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa nke ukwuu,+ nke na a gaghị agụta ya ọnụ n’ihi otú ọ ga-esi dị ọtụtụ.”+ Jenesis 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-emekwa ka nwa ohu nwaanyị+ ahụ ghọọ mba, n’ihi na ọ bụ nwa gị.”+ Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+
10 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa nke ukwuu,+ nke na a gaghị agụta ya ọnụ n’ihi otú ọ ga-esi dị ọtụtụ.”+
13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+