Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+ 1 Ihe E Mere 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ ha: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel na Kida+ na Adbiel na Mibsam,+ Ndị Efesọs 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na unu maara na onye ọ bụla ga-anata ụgwọ ọrụ ya n’aka Jehova,+ n’agbanyeghị ihe ọma ọ bụla o mere, ma ọ̀ bụ ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya.+
13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+
8 n’ihi na unu maara na onye ọ bụla ga-anata ụgwọ ọrụ ya n’aka Jehova,+ n’agbanyeghị ihe ọma ọ bụla o mere, ma ọ̀ bụ ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya.+