Jenesis 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa nke ukwuu,+ nke na a gaghị agụta ya ọnụ n’ihi otú ọ ga-esi dị ọtụtụ.”+ Jenesis 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma anụwo m ihe i kwuru banyere Ishmel. Lee! M ga-agọzi ya, m ga-emekwa ka ọ mụọ ọmụmụ, meekwa ka ọ mụbaa nnọọ nke ukwuu.+ Ọ ga-amụta ndị isi iri na abụọ, m ga-emekwa ka ọ ghọọ mba dị ukwuu.+ Jenesis 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nke a bụ akụkọ banyere Ishmel+ nwa Ebreham bụ́ onye Hega, bụ́ nwaanyị Ijipt nke na-ejere Sera ozi, mụụrụ Ebreham.+
10 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa nke ukwuu,+ nke na a gaghị agụta ya ọnụ n’ihi otú ọ ga-esi dị ọtụtụ.”+
20 Ma anụwo m ihe i kwuru banyere Ishmel. Lee! M ga-agọzi ya, m ga-emekwa ka ọ mụọ ọmụmụ, meekwa ka ọ mụbaa nnọọ nke ukwuu.+ Ọ ga-amụta ndị isi iri na abụọ, m ga-emekwa ka ọ ghọọ mba dị ukwuu.+
12 Nke a bụ akụkọ banyere Ishmel+ nwa Ebreham bụ́ onye Hega, bụ́ nwaanyị Ijipt nke na-ejere Sera ozi, mụụrụ Ebreham.+