Jenesis 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa nke ukwuu,+ nke na a gaghị agụta ya ọnụ n’ihi otú ọ ga-esi dị ọtụtụ.”+
10 Mmụọ ozi Jehova wee sị ya: “M ga-eme ka mkpụrụ gị mụbaa nke ukwuu,+ nke na a gaghị agụta ya ọnụ n’ihi otú ọ ga-esi dị ọtụtụ.”+