Jenesis 43:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụmụ Izrel* wee buru onyinye ndị ahụ, were ego ole ha jibu gaa okpukpu abụọ ma kpọrọ Benjamin. Ha biliziri gawa Ijipt. Mgbe ha ruru, ha guzoro n’ihu Josef.+
15 Ụmụ Izrel* wee buru onyinye ndị ahụ, were ego ole ha jibu gaa okpukpu abụọ ma kpọrọ Benjamin. Ha biliziri gawa Ijipt. Mgbe ha ruru, ha guzoro n’ihu Josef.+