Jenesis 43:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị ikom ahụ wee buru onyinye a, ha wekwaara ego okpukpu abụọ ma kpọrọ Benjamin. Ha wee bilie gbadaa Ijipt gaa guzo n’ihu Josef.+
15 Ndị ikom ahụ wee buru onyinye a, ha wekwaara ego okpukpu abụọ ma kpọrọ Benjamin. Ha wee bilie gbadaa Ijipt gaa guzo n’ihu Josef.+