Jenesis 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị rụọrọ onwe anyị obodo na ụlọ elu nke elu ya ga-eru n’eluigwe, ka anyị meekwa ka aha anyị na-ewu ewu, ka anyị wee ghara ịgbasa n’ebe niile n’ụwa.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:4 Ụlọ Nche,3/15/1998, p. 24-2512/1/1991, p. 10
4 Ha kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị rụọrọ onwe anyị obodo na ụlọ elu nke elu ya ga-eru n’eluigwe, ka anyị meekwa ka aha anyị na-ewu ewu, ka anyị wee ghara ịgbasa n’ebe niile n’ụwa.”+