Jenesis 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-emekwa ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka ájá dị n’ala. Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ ka a na-agaghị enwe ike ịgụta ụmụ* gị ọnụ.+
16 M ga-emekwa ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka ájá dị n’ala. Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ ka a na-agaghị enwe ike ịgụta ụmụ* gị ọnụ.+