Jenesis 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-emekwa ka mkpụrụ gị dịrị ka ájá dị n’ala, nke mere na, ọ bụrụ na mmadụ enwee ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ, a ga-enwe ike ịgụta mkpụrụ gị ọnụ.+
16 M ga-emekwa ka mkpụrụ gị dịrị ka ájá dị n’ala, nke mere na, ọ bụrụ na mmadụ enwee ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ, a ga-enwe ike ịgụta mkpụrụ gị ọnụ.+