Jenesis 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na anyị ga-ebibi ebe a, maka na Jehova anụla ihe ọjọọ a na-ekwu na ndị obodo a na-eme.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji zite anyị ka anyị bịa bibie obodo a.”
13 N’ihi na anyị ga-ebibi ebe a, maka na Jehova anụla ihe ọjọọ a na-ekwu na ndị obodo a na-eme.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji zite anyị ka anyị bịa bibie obodo a.”