Jenesis 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na anyị ga-ebibi ebe a, n’ihi na mkpu ákwá a na-eti megide ha adasiwo ụda ike n’ihu Jehova,+ nke mere na Jehova zitere anyị ka anyị bibie obodo a.”+
13 N’ihi na anyị ga-ebibi ebe a, n’ihi na mkpu ákwá a na-eti megide ha adasiwo ụda ike n’ihu Jehova,+ nke mere na Jehova zitere anyị ka anyị bibie obodo a.”+