Jenesis 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị Sọdọm dị njọ, ha na-emekwa mmehie dị oké njọ megide Jehova.+ Jenesis 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, Jehova sịrị: “Ákwá mkpesa a na-akwa banyere Sọdọm na Gọmọra,+ ee, ọ na-adasi ụda ike, mmehie ha kwa, ee, ọ dị oké njọ.+ Aịzaya 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+
20 N’ihi ya, Jehova sịrị: “Ákwá mkpesa a na-akwa banyere Sọdọm na Gọmọra,+ ee, ọ na-adasi ụda ike, mmehie ha kwa, ee, ọ dị oké njọ.+
9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+