Jenesis 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe e mechara, Lọt na ụmụ ya ndị nwaanyị abụọ si na Zoa kwapụ gaa biri n’ebe bụ́ ugwu ugwu+ maka na ụjọ ibi na Zoa+ na-atụ ya. Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị abụọ wee biri n’ọgba.
30 Mgbe e mechara, Lọt na ụmụ ya ndị nwaanyị abụọ si na Zoa kwapụ gaa biri n’ebe bụ́ ugwu ugwu+ maka na ụjọ ibi na Zoa+ na-atụ ya. Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị abụọ wee biri n’ọgba.