Jenesis 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke nụrụ olu nwata nwoke ahụ.+ Mmụọ ozi Chineke wee si n’eluigwe kpọọ Hega òkù, sị ya:+ “Hega, gịnị na-eme gị? Atụla egwu n’ihi na Chineke anụla olu nwata nwoke ahụ n’ebe ahụ ọ nọ.
17 Chineke nụrụ olu nwata nwoke ahụ.+ Mmụọ ozi Chineke wee si n’eluigwe kpọọ Hega òkù, sị ya:+ “Hega, gịnị na-eme gị? Atụla egwu n’ihi na Chineke anụla olu nwata nwoke ahụ n’ebe ahụ ọ nọ.