Jenesis 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ma Ebreham nyere ụmụ ndị iko ya mụụrụ ya onyinye. Mgbe ọ ka nọ ndụ, ọ gwara ha ka ha si n’ebe Aịzik nọ kwapụ.+ Ha wee kwaga n’ala ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
6 ma Ebreham nyere ụmụ ndị iko ya mụụrụ ya onyinye. Mgbe ọ ka nọ ndụ, ọ gwara ha ka ha si n’ebe Aịzik nọ kwapụ.+ Ha wee kwaga n’ala ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.