Ọpụpụ 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma mgbe ọ pụrụ n’echi ya, ọ hụrụ ụmụ nwoke abụọ bụ́ ndị Hibru ka ha na-alụ ọgụ. O wee gwa onye nke mejọrọ ibe ya, sị: “Gịnị mere i ji eti nwanne gị ihe?”+
13 Ma mgbe ọ pụrụ n’echi ya, ọ hụrụ ụmụ nwoke abụọ bụ́ ndị Hibru ka ha na-alụ ọgụ. O wee gwa onye nke mejọrọ ibe ya, sị: “Gịnị mere i ji eti nwanne gị ihe?”+