Ọpụpụ 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, ọ pụrụ n’echi ya, ma, lee, e nwere ndị Hibru abụọ nọ na-alụ ọgụ. O wee gwa onye nke mejọrọ ibe ya, sị: “Gịnị mere i ji tie nwanne gị ihe?”+
13 Otú ọ dị, ọ pụrụ n’echi ya, ma, lee, e nwere ndị Hibru abụọ nọ na-alụ ọgụ. O wee gwa onye nke mejọrọ ibe ya, sị: “Gịnị mere i ji tie nwanne gị ihe?”+