Ọpụpụ 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ọ bụrụ na ha ekwetaghị ihe àmà abụọ ndị a ma ghara ige gị ntị, ị ga-ekute mmiri n’Osimiri Naịl wụsa ya n’ala. Mmiri ahụ i kutere n’Osimiri Naịl ga-aghọ ọbara n’ala.”+
9 Ma ọ bụrụ na ha ekwetaghị ihe àmà abụọ ndị a ma ghara ige gị ntị, ị ga-ekute mmiri n’Osimiri Naịl wụsa ya n’ala. Mmiri ahụ i kutere n’Osimiri Naịl ga-aghọ ọbara n’ala.”+