-
Ọpụpụ 5:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma, unu ka ga na-amanye ha ka ha na-akpụ brik ole ha na-akpụbu. Unu esepụrụla ha ihe ọ bụla na ya n’ihi na ha dị umengwụ. Ọ bụ ya mere ha ji na-ebe ákwá, sị: ‘Anyị chọrọ ịla. Anyị chọrọ ịchụrụ Chineke anyị àjà!’
-