Ọpụpụ 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga na-amanyekwa ha ịkpụ brik ole a chọrọ ka ha na-akpụ, dị ka ha na-akpụbu. Unu esepụrụla ha ihe ọ bụla, n’ihi na ha dị umengwụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji na-eti mkpu, na-asị: ‘Anyị chọrọ ịla, anyị chọrọ ịchụrụ Chineke anyị àjà!’+
8 Unu ga na-amanyekwa ha ịkpụ brik ole a chọrọ ka ha na-akpụ, dị ka ha na-akpụbu. Unu esepụrụla ha ihe ọ bụla, n’ihi na ha dị umengwụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji na-eti mkpu, na-asị: ‘Anyị chọrọ ịla, anyị chọrọ ịchụrụ Chineke anyị àjà!’+