Ọpụpụ 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Fero kpọziri Mosis na Erọn, sị ha: “Rịọrọnụ m Jehova arịrịọ ka o wepụrụ mụ na ndị obodo m mbàrá ndị a,+ n’ihi na m chọrọ ịhapụ ndị Izrel ka ha gaa chụọrọ Jehova àjà.”
8 Fero kpọziri Mosis na Erọn, sị ha: “Rịọrọnụ m Jehova arịrịọ ka o wepụrụ mụ na ndị obodo m mbàrá ndị a,+ n’ihi na m chọrọ ịhapụ ndị Izrel ka ha gaa chụọrọ Jehova àjà.”