-
Ọpụpụ 8:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Mosis wee sị Fero: “Jiri aka gị kwuo mgbe m ga-arịọrọ gị arịrịọ ka e wepụrụ gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị obodo gị mbàrá ndị ahụ, wepụkwa ha n’ụlọ gị niile. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọ.”
-