-
Ọpụpụ 8:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Mozis wee gwa Fero, sị: “Biko, kwuo n’onwe gị mgbe m ga-arịọrọ gị arịrịọ, rịọkwara ndị na-ejere gị ozi na ndị gị iji wepụrụ gị na ụlọ gị mbàrá ndị ahụ. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọdụ.”
-