Ọpụpụ 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mbàrá ndị ahụ ga-apụ n’ahụ́ gị, n’ụlọ gị, n’ahụ́ ndị na-ejere gị ozi, nakwa n’ahụ́ ndị obodo gị. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọ.”+
11 Mbàrá ndị ahụ ga-apụ n’ahụ́ gị, n’ụlọ gị, n’ahụ́ ndị na-ejere gị ozi, nakwa n’ahụ́ ndị obodo gị. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọ.”+