Ọpụpụ 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na mbàrá ndị ahụ ga-apụ n’ebe ị nọ, pụọkwa n’ụlọ gị nakwa n’ebe ndị na-ejere gị ozi nọ nakwa n’ebe ndị gị nọ. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọdụ.”+
11 n’ihi na mbàrá ndị ahụ ga-apụ n’ebe ị nọ, pụọkwa n’ụlọ gị nakwa n’ebe ndị na-ejere gị ozi nọ nakwa n’ebe ndị gị nọ. Naanị n’Osimiri Naịl ka ha ga-afọdụ.”+