Ọpụpụ 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị dibịa anwansi gbalịrị ka ha jiri anwansi* ha mee otu ihe ahụ, ka anwụnta pụta,+ ma ha emelighị ya. Anwụnta ndị ahụ wee ju n’ahụ́ ndị mmadụ nakwa n’ahụ́ ụmụ anụmanụ.
18 Ndị dibịa anwansi gbalịrị ka ha jiri anwansi* ha mee otu ihe ahụ, ka anwụnta pụta,+ ma ha emelighị ya. Anwụnta ndị ahụ wee ju n’ahụ́ ndị mmadụ nakwa n’ahụ́ ụmụ anụmanụ.