Ọpụpụ 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị dibịa anwansi ahụ wee nwaa iji anwansi ha mee otu ihe ahụ,+ iji mee ka anwụnta pụta, ma ha enweghị ike.+ Anwụnta ndị ahụ wee na-ata ma mmadụ ma anụmanụ.
18 Ndị dibịa anwansi ahụ wee nwaa iji anwansi ha mee otu ihe ahụ,+ iji mee ka anwụnta pụta, ma ha enweghị ike.+ Anwụnta ndị ahụ wee na-ata ma mmadụ ma anụmanụ.