Ọpụpụ 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis wee sị: “Ahapụla m gị pụwa, m ga-arịọkwara gị Jehova arịrịọ. Echi, odudu ndị a ga-ahapụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị obodo ya. Ma, ka Fero ghara ịghọ anyị aghụghọ* ọzọ, ghara ikwe ka ndị anyị gaa chụọrọ Jehova àjà.”+
29 Mosis wee sị: “Ahapụla m gị pụwa, m ga-arịọkwara gị Jehova arịrịọ. Echi, odudu ndị a ga-ahapụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị obodo ya. Ma, ka Fero ghara ịghọ anyị aghụghọ* ọzọ, ghara ikwe ka ndị anyị gaa chụọrọ Jehova àjà.”+