Ọpụpụ 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mozis wee sị: “Lee, apụwala m n’ebe ị nọ, m ga-arịọsikwara gị Jehova arịrịọ ike, odudu ahụ ga-ahapụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị ya echi. Kama, ka Fero ghara igwu egwu ọzọ site n’ịjụ ịhapụ ndị anyị ka ha gaa chụọrọ Jehova àjà.”+
29 Mozis wee sị: “Lee, apụwala m n’ebe ị nọ, m ga-arịọsikwara gị Jehova arịrịọ ike, odudu ahụ ga-ahapụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị ya echi. Kama, ka Fero ghara igwu egwu ọzọ site n’ịjụ ịhapụ ndị anyị ka ha gaa chụọrọ Jehova àjà.”+