Ọpụpụ 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka oge na-aga, Fero kpọrọ Mozis na Erọn wee sị: “Rịọsienụ Jehova arịrịọ ike+ ka o wepụrụ mụ na ndị m mbàrá ndị a, n’ihi na m chọrọ ịhapụ ndị unu ka ha gaa chụọrọ Jehova àjà.”+ Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+ Abụ Ọma 78:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ha wee nwaa iji ọnụ ha ghọgbuo ya;+Ha nwakwara iji ire ha ghaara ya ụgha.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
8 Ka oge na-aga, Fero kpọrọ Mozis na Erọn wee sị: “Rịọsienụ Jehova arịrịọ ike+ ka o wepụrụ mụ na ndị m mbàrá ndị a, n’ihi na m chọrọ ịhapụ ndị unu ka ha gaa chụọrọ Jehova àjà.”+
15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+