Ọpụpụ 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’ụlọ unu ruo ụbọchị asaa, n’ihi na onye ọ bụla riri ihe e tinyere ihe na-eko achịcha, ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa ma ọ̀ bụ nwa afọ,+ a ga-egbu ya.*+
19 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’ụlọ unu ruo ụbọchị asaa, n’ihi na onye ọ bụla riri ihe e tinyere ihe na-eko achịcha, ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa ma ọ̀ bụ nwa afọ,+ a ga-egbu ya.*+