Ọpụpụ 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ruo ụbọchị asaa, a gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’ụlọ unu, n’ihi na onye ọ bụla detụrụ ihe e tinyere ihe na-eko achịcha ire, ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa ma ọ bụ nwa afọ,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ ná nzukọ Izrel.+
19 Ruo ụbọchị asaa, a gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’ụlọ unu, n’ihi na onye ọ bụla detụrụ ihe e tinyere ihe na-eko achịcha ire, ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa ma ọ bụ nwa afọ,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ ná nzukọ Izrel.+