Ọpụpụ 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mosis kpọrọ ndị okenye niile nke Izrel ngwa ngwa,+ sị ha: “Onye ọ bụla gaa họrọ anụmanụ* maka ezinụlọ ya, gbuokwanụ anụmanụ ahụ maka Ememme Ngabiga.
21 Mosis kpọrọ ndị okenye niile nke Izrel ngwa ngwa,+ sị ha: “Onye ọ bụla gaa họrọ anụmanụ* maka ezinụlọ ya, gbuokwanụ anụmanụ ahụ maka Ememme Ngabiga.